73 Aka-Gi abua emewom, me kwa ka m'guzosie ike:Gi me ka m'ghọta ihe, ka m'we muta ihe nile I nyere n'iwu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 119
Echiche Abù Ọma 119:73 na onodu