Abù Ọma 119:75 IGBOB

75 Jehova, amawom na ikpé-Gi nile bu ezi omume,Amawokwam na ọ bu n'ikwesi-ntukwasi-obi ka I wedaworom nala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 119

Echiche Abù Ọma 119:75 na onodu