Abù Ọma 12:5 IGBOB

5 N'ihi ipunara ndi ewedara n'ala ihe, n'ihi isu-ude nke ndi-ob͕eye,Ub͕u a ka M'gēbili, ka Jehova kwuru;M'gēdo ya na nzọputa nke o nēkusi ume ike inwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 12

Echiche Abù Ọma 12:5 na onodu