1 M'gēweli anyam abua le ugwu nile:Òle ebe iye-akam gēsi bia?
2 Iye-akam nēsi n'aka Jehova bia,Onye meworo elu-igwe na uwa.
3 Ya ekwela ka ewezuga ukwu-gi n'ọnọdu-ya:Onye nēdebe gi, Ya atula òrù-ura.
4 Le, Ọ dighi-atu òrù-ura, Ọ dighi-araru kwa ura,Bú Onye nēdebe Israel.