4 Le, Ọ dighi-atu òrù-ura, Ọ dighi-araru kwa ura,Bú Onye nēdebe Israel.
5 Jehova bu Onye nēdebe gi:Jehova bu ǹdò-gi n'aka-nri-gi.
6 Anyanwu agaghi-etib͕u gi n'ehihie,Ọnwa agaghi-etib͕u kwa gi n'abali.
7 Jehova gēdebe gi ka ihe ọjọ ọ bula ghara idakwasi gi;Ọ gēdebe nkpuru-obi-gi.