7 Nkpuru-obi-ayi ewepugawo onwe-ya dika nnunu n'ib͕udu ndi-osi-ọnyà:Ib͕udu ahu kpajiri akpaji, ayi onwe-ayi we wepuga onwe-ayi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 124
Echiche Abù Ọma 124:7 na onodu