4 Jehova bu onye ezi omume:O bipuwo udọ̀ nile nke ndi nēmebi iwu.
5 Ka ihere me ha, ka ha laghachi kwa azu,Bú ndi nile nākpọ Zaion asì.
6 Ka ha di ka ahihia nēpú n'elu ulo,Nke nākpọnwu mgbe o puputara:
7 Nke onye nēwe ihe-ubi nējighi kpojue ọbu-aka-ya,Onye nēhie ùkwù-ọka nējighi kwa ya kpojue obi-ya.