4 Ma n'aka-Gi ka nb͕aghara di,Ka ewe tua egwu Gi.
5 Elewom anya Jehova, nkpuru-obim elewo anya,Ọ bu kwa okwu-Ya ka m'chereworo.
6 Nkpuru-obim nēchere Jehova,Karia ka ndi-nche si echere ututu;E, karia ka ndi-nche si echere ututu.
7 Israel, chere Jehova:N'ihi na n'aka Jehova ka ebere di,Nb͕aputa riri nne di kwa n'aka-Ya.