2 N'ezie edoziwom nkpuru-obim me ka ọ dere du;Dika nwata nke emere ka ọ rapu ara si di n'aru nne-ya,Dika nwata nke emere ka ọ rapu ara, otú a ka nkpuru-obim di n'arum.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 131
Echiche Abù Ọma 131:2 na onodu