23 Onye chetara ayi n'ọnọdu-ayi di ala:N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 136
Echiche Abù Ọma 136:23 na onodu