4 Àyi gēsi aṅa bù abù JehovaN'ala nke onye ala ọzọ?
5 Ọ buru na echezọm i, Jerusalem,Ka aka-nrim chezọ ǹkà-ya.
6 Ka irem rapara n'okpo-ọnum,Ma ọ buru na adighm-echeta gi;Ma ọ buru na adighm-eme ka Jerusalem di eluN'elu isi ọṅùm.
7 Jehova, cheta ubọchi JerusalemMegide umu Edom;Ndi nāsi, B͕abanu ya ọtọ, b͕abanu ya ọtọ,Rue ntọ-ala di nime ya.
8 Gi ada Babilon, nke bu onye anāpunara ihe;Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú onye gākwughachi giNmeso-gi nke i mesoworo ayi.