Abù Ọma 138:6 IGBOB

6 N'ihi na Jehova di elu, ma ọ bu onye di ume-ala n'obi ka Ọ nāhu anya:Ma onye-npako, Ọ nēsite n'ebe di anya mara ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 138

Echiche Abù Ọma 138:6 na onodu