4 Debem, Jehova, ka m'ghara ida n'aka onye nēmebi iwu;Chebem, ka m'ghara ida n'aka nwoke nēme ihe-ike:Bú ndi chèworo inuda nzọ-ukwum nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 140
Echiche Abù Ọma 140:4 na onodu