8 Mem ka m'nuru ebere-Gi n'ututu;N'ihi na Gi ka m'tukwasiworo obi:Mem ka m'mara uzọ nke m'gēje ije nime ya;N'ihi na Gi ka m'buliworo nkpuru-obim nye.
9 Naputam n'aka ndi-irom, Jehova:N'ebe I nọ ka m'kpuchiworo onwem.
10 Zím ime ihe di Gi utọ; n'ihi na Gi onwe-gi bu Chinekem:Mọ-Gi di nma; durum n'ala di lari.
11 N'ihi aha-Gi, Jehova, me ka m'di ndu:N'ezi omume-Gi me ka nkpuru-obim puta n'ahuhu.