Abù Ọma 145:7 IGBOB

7 Ncheta nke iba-uba nke idi-nma-Gi ka ha ga-ekwukwa,Ọ bu kwa ezi omume-Gi ka ha gēti nkpu ọṅù bayere ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 145

Echiche Abù Ọma 145:7 na onodu