Abù Ọma 146:4 IGBOB

4 Mọ-ya nāpu apu, o we laghachi n'ala o si puta;N'ubọchi ahu èchìchè-ya nile alawo n'iyì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 146

Echiche Abù Ọma 146:4 na onodu