Abù Ọma 15:3 IGBOB

3 O jighi ire-ya kwue okwu-azu,Ọ meghi madu-ibe-ya ihe ọjọ,O bulighi kwa ita-uta megide onye-ab͕ata-obi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 15

Echiche Abù Ọma 15:3 na onodu