3 Werenu ọfufù opì-ike to Ya:Chirinu une na ubọ-akwara to Ya.
4 Werenu egwú-otiti na ite-egwú to Ya:Chirinu ubọ eji akwara kwe na ọ̀jà to Ya:
5 Chirinu ájà nke anānu nke-ọma to Ya:Chirinu ájà nke nādasi udà ike to Ya.
6 Ka ihe ọ bula nke nēku ume to Ja.Tonu Ja.