6 Udọ̀-ọtùtù nile adaworom n'ebe di utọ;N'ezie ihe-nketam dim ezi nma.
7 M'gāgọzi Jehova, Onye duworom ọdu:Ọzọ, akurum abua nādọm aka na nti n'abali nile.
8 Edowom Jehova n'irum mb͕e nile:N'hi na Ọ nọ n'aka-nrim, agaghi-ewzugam n'ọnọdum.
9 N'ihi nka obim aṅuriwo ọṅu, nsọpurum eteghariwo kwa egwú ọṅù:Ọzọ anu-arum gēbi na ntukwasi-obi.
10 N'ihi na I gaghi-arapuru ala-mọ nkpuru-obim;I gaghi-enye onye-ebere-Gi ka ọ hu nbibi.