11 Ub͕u a ha di ayi buruburu na nzọ-ukwu-ayi:Ha nēdo anya-ha ime ka ayi ruru ala.
12 Oyiyi-ya di ka ọdum nke agu idọb͕u anu nāgusi ike,Na dika nwa-ọdum nke nānọdu n'ebe-nzuzo.
13 Bilie, Jehova,Buru ya uzọ, me ka o ruru ala:Me ka nkpuru-obim b͕apu n'aka ndi nēmebi iwu site na mma-agha-Gi;
14 N'aka madu site n'aka-Gi, Jehova,N'aka madu nke uwa, ndi òkè-ha bu na ndu a,Ndi I nēmeju afọ-ha n'ihe-Gi atukọbara atukọba:Afọ nēju ha n'umu,Ha we rapuru umu-ntakiri-ha ihe-ha fọduru.