11 Ọ nēdo ọchichiri ka ọ buru ebe-nzuzo-Ya, ka ọ buru ulo-ntu-Ya nke di Ya buruburu;Bú ọchichiri miri, igwe-oji b͕ara ọchichiri nke mbara-ígwé.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 18
Echiche Abù Ọma 18:11 na onodu