Abù Ọma 18:30 IGBOB

30 Chineke, uzọ-Ya zuru okè:Okwu-ọnu Jehova bu ihe anuchara anucha;Ọta ka Ọ buru ndi nile nke nāb͕abà nime Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 18

Echiche Abù Ọma 18:30 na onodu