Abù Ọma 18:7 IGBOB

7 Ala we me nkpatu ma kwa jijiji,Ntọ-ala nile nke ugwu nile nāma kwa jijiji,Ewe me ka ha me nkpatu, n'ihi na iwe-Ya di ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 18

Echiche Abù Ọma 18:7 na onodu