Abù Ọma 19:13 IGBOB

13 B͕ochi kwa orù-Gi na nmehie-nganga;Ekwela ka ha nāchim: mb͕e ahu ka m'gēzu okè,Agāgukwam n'onye ikpe njehie riri nne nāmaghi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 19

Echiche Abù Ọma 19:13 na onodu