Abù Ọma 19:5 IGBOB

5 Anyanwu ahu di kwa ka nwoke nālu nwunye ọhu nke nēsi n'ulo-ndina-ya puta,Obi nātọ ya utọ dika nwoke di ike ib͕aso uzọ-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 19

Echiche Abù Ọma 19:5 na onodu