7 M'gākọ akukọ bayere ukpuru:Jeohva sirim, Ọkparam ka gi onwe-gi bu;Mu onwem amuwo gi ta.
8 Riọm, na agamenye gi mba nile ka ha buru ihe-nketa-gi,Na nsọtu uwa ka ha buru ihe-onwunwe-gi.
9 I gēji nkpa-n'aka ígwè tijisi ha;Dika ihe ọkpu-ite kpuru ka agātupia ha.
10 Ma ub͕u a, ndi-eze, nwenu uche:Ka adọ unu aka na nti, ndi-ikpe nke uwa.
11 Werenu egwu fè Jehova òfùfè,Were-kwa-nu ọma-jijiji tegharia egwú ọṅù.