Abù Ọma 20:5 IGBOB

5 Ayi gēti nkpu ọṅù na nzọputa-Gi,Ọ bu kwa n'aha Chineke-ayi ka ayi gākwuba ọkọlọtọ-ayi nelu:Jehova mezue aririọ-gi nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 20

Echiche Abù Ọma 20:5 na onodu