11 Anọlam n'ebe dí anya; n'ihi na nkpab͕u di nso;N'ihi na ọ dighi onye nēyerem aka.
12 Ọtutu oke-ehi dim buruburu:Oke-ehi di ike nke Beshan ab͕awom buruburu.
13 Ha asaghepuwo ọnu-ha n'arum,Dika ọdum nke nādọb͕u anu, nke nāb͕ọ kwa uja.
14 Dika miri ka awusiworom,Ọkpukpum nile ekesawo onwe-ha:Obim aghọwo ihe dika wax;Ọ lọwo miri n'etiti afọm.
15 Ikem akpọwo nku di ka osisi;Irem nārapara kwa n'ab͕am;Ọ bu kwa n'ájá ọnwu ka I nātọb͕ọm.
16 N'ihi na nkita dim buruburu:Nzukọ ndi nēme ihe ọjọ ab͕awom buruburu;Ha nādupú akam abua na ukwum abua.
17 Anamagu ọkpukpum nile ọnu;Ndi ahu nēlegide nēlekwam anya: