27 Nsọtu nile nke uwa gēcheta, laghachikute kwa Jehova:Ab͕uru nile nke mba nile gākpọ kwa isi ala n'iru Gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 22
Echiche Abù Ọma 22:27 na onodu