Abù Ọma 22:6 IGBOB

6 Ma mu onwem bu idide, ọ bughi kwa madu ka m'bu;Abum ihe-ita-uta nke mmadu, na onye ndim neleda anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 22

Echiche Abù Ọma 22:6 na onodu