Abù Ọma 25:2 IGBOB

2 Chinekem, na Gi ka m'tukwasiworo obi,Ekwela ka ihere mem;Ekwela ka obi ndi-irom tọ ha utọ n'arum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 25

Echiche Abù Ọma 25:2 na onodu