Abù Ọma 27:12 IGBOB

12 Enyelam n'aka ọchichọ nkpuru-obi nke ndi nākpab͕um:N'ihi na ndi-àmà okwu-ugha ebiliwo imegidem, ha na ndi nēkupu ihe-ike dika ume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 27

Echiche Abù Ọma 27:12 na onodu