Abù Ọma 27:6 IGBOB

6 Ma ub͕u a agēbuli isim elu n'elu ndi-irom dim buruburu;M'ga-achukwa àjà nke iti-nkpu n'ulo-ikwū-Ya;M'gābù abù, m'gābùku kwa Jehova abù ọma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 27

Echiche Abù Ọma 27:6 na onodu