1 Nyenu Jehova, unu umu Chineke,Nyenu Jehova nsọpuru na ike.
2 Nyenu Jehova nsọpuru aha-Ya;Kpọnu isi ala nye Jehova n'ima-nma nke idi-nsọ.
3 Olu Jehova di n'elu miri:Chineke nke ebube nāma éb͕è-elu-igwe,Jehova nọ n'elu ọtutu miri.
4 Olu Jehova nāda n'ike;Olu Jehova nāda n'ima-nma.