6 N'ihi nka ka onye-ebere ọ bula kpere Gi na mb͕e agēji chọta Gi:N'ezie n'iju-miri nke ọtutu miri ha agaghi-eru ya aru.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 32
Echiche Abù Ọma 32:6 na onodu