9 Unu adila ka inyinya, ma-ọbu dika inyinya mule, nke ọ dighi nghọta ha nwere:Agēji kwa bit na bridle, dika ihe-ekike, ijide ha,Ma emeghi otú a ha agaghi-abiaru nso gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 32
Echiche Abù Ọma 32:9 na onodu