Abù Ọma 33:21 IGBOB

21 N'ihi na ọ bu nime Ya ka obi-ayi nāṅuri ọṅu,N'ihi na ọ bu aha nsọ Ya ka ayi tukwasiworo obi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 33

Echiche Abù Ọma 33:21 na onodu