1 Jehova, luso ha ọ̀gù, bú ndi nālusom ọ̀gù:Buso ha agha, bú ndi nēbusom agha.
2 Jide ọta na ọta uku,Bilie iyerem aka.
3 Seputa kwa ube na anyu-ike-agha izute ndi nāchum:Si nkpuru-obim, Nzọputa-gi ka M'bu.
4 Ka ihere me ha, ka etiye kwa ha n'ọnọdu-ihere, bú ndi nāchọsi nkpuru-obim ike:Ka ha b͕aghachi azu nwe iru-ihere, bú ndi nēchè ihe ọjọ ha gēmem.