17 Onye-nwe-ayi, #mb͕e ole ka I ganēle anya?Si na ntikpọ nile ha weghachi nkpuru-obim,Si n'aka umu-ọdum weghachi nkpuru-obi m'nwere nání ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 35
Echiche Abù Ọma 35:17 na onodu