Abù Ọma 37:14 IGBOB

14 Ndi nēmebi iwu amiputawo mma-agha, zọ kwa uta-ha ukwu ikwe ya;Ime ka onye ewedara n'ala na ob͕eye da,Ib͕u ndi ziri ezi n'uzọ-ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 37

Echiche Abù Ọma 37:14 na onodu