Abù Ọma 37:35 IGBOB

35 Ahuwom onye nēmebi iwu ka ọ nēme madu ka ha ma jijiji,Ahuwokwam ya ka ọ nāwasa onwe-ya dika osisi di ndu n'ala mara ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 37

Echiche Abù Ọma 37:35 na onodu