11 I ji iba-nba nile dọ madu aka na nti n'ihi ajọ omume,I we me ima-nma-ya anāchọsi ike ka ọ b͕aze dika nla:N'ezie nání otù nku-ume ka madu ọ bula bu. Selah
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 39
Echiche Abù Ọma 39:11 na onodu