Abù Ọma 4:7 IGBOB

7 I tiyewo ọṅù n'obim,Kari nke ha nwere na mb͕e ọka-ha na manya-vine ọhu ha ji aba uba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 4

Echiche Abù Ọma 4:7 na onodu