Abù Ọma 40:10 IGBOB

10 Ekpuchighm ezi omume-Gi nime obim;Ekwusawom ikwesi-ntukwasi-obi-Gi na nzọputa-Gi:Ezonarighm nkpọkọta-Gi bara uba ebere-Gi na ezi-okwu-Gi

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 40

Echiche Abù Ọma 40:10 na onodu