Abù Ọma 41:6 IGBOB

6 Ọ buru kwa na ọ bia ihum, ihe-efu ka ọ nēkwu;Obi-ya nāchikọtara onwe-ya ajọ ihe:Ọ nāpu n'èzí nēkwu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 41

Echiche Abù Ọma 41:6 na onodu