4 Ihe ndia ka m'gēcheta, wusi kwa nkpu tu-obim nimem dika miri,Otú m'nāgabiga n'etiti ìgwè madu, nējere ha nwayọ dika onye-ndú-ha rue ulo Chineke,N'olu iti-nkpu-ọṅù na nke ekele, bú ìgwè madu nēme ememe.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 42
Echiche Abù Ọma 42:4 na onodu