Abù Ọma 44:17 IGBOB

17 Ihe nile a abiakwasiwo ayi; ma ayi echezọghi Gi,Ayi ekwughi kwa okwu-ugha n'ọb͕ub͕a-ndu-Gi

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 44

Echiche Abù Ọma 44:17 na onodu