21 Chìneke agaghi-egwuputa ala ihe a?N'ihi na Ya onwe-ya mara ihe-nzuzo nile nke obi.
22 N'ezie n'ihi Gi ka eb͕uworo ayi ogologo ubọchi nile;Aguwo ayi dika ìgwè ewu na aturu agēb͕u eb͕u.
23 Teta, n'ìhi gini ka I nāraru ura, Onye-nwe-ayi?Teta n'ura, ajula ayi aju rue mb͕e ebighi-ebi.
24 N'ìhi gini ka I nēzobe iru-Gi?N'ìhi gini ka I nēchezọ nweda-n'ala-ayi na nmeb͕u-ayi?
25 N'ihi na nkpuru-obi-ayi erudawo n'ala rue ájá:Afọ-ayi araparawo n'ala.