9 Ma ub͕u a I juwo ayi aju, we tiye ayi n'ọnọdu-ihere;I dighi-eso kwa usu-ndi-agha-ayi pua ije agha.
10 I nēme ka ayi si n'iru onye-nkpab͕u laghachi azu:Ọzọ, ndi nākpọ ayi asì nāpunara ayì ihe nye onwe-ha.
11 I nēme ayi ka ayi di ka ìgwè aturu agēri eri;N'etiti mba nile ka I fesawo-kwa-ra ayi.
12 I nēre ndi-Gi ma I naraghi ihe-ọnu-ahia,I meghi ka àkù-Gi ba uba site n'ọnu-ahia-ha.
13 I nēme ayi ka ayi ghọro ndi-ab͕ata-obi-ayi ihe-ita-uta,Ka ayi ghọrọ ndi di ayi buruburu ihe-ọchì na ihe-ikwa-emò.
14 I nēme ayi ilu n'etiti mba nile,Nfufe-isi n'etiti ndi nile di iche iche.
15 Ogologo ubọchi nile ka onodu-iherem di n'irum,Ihere irum ekpuchiwokwam,