Abù Ọma 46:9 IGBOB

9 Nēme ka agha nile kwusi rue nsọtu uwa;Ọ nāb͕aji uta, b͕upia kwa ube;Ọ nēsure ub͕ọ-ala nile n'oku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 46

Echiche Abù Ọma 46:9 na onodu